Close Menu
    Facebook X (Twitter) Instagram
    NaijaPower
    • Home
    • Music
    • Videos
    • Contact Us
    • Advertise With Us
    NaijaPower
    Home - Lyrics - Umu Obiligbo – Aku Bu Ilo Lyrics

    Umu Obiligbo – Aku Bu Ilo Lyrics

    November 10, 2023
    Share
    Facebook Twitter Email Telegram WhatsApp

    Umu Obiligbo Aku Bu Ilo Lyrics

    Aku bu ilo ewewe Ewu chimo iya oo
    Ogini ka melu gi Obu di gini ka melu onye ntisa
    Okwa anyi kpobalu affia nwelu onu Oma wee lebe affia m affia ji agalum ofuma obu di gini ka melu onye ntisa

    Okwa muna gi jelu na ugwu hausa okwa muna gi di wee guko akwukwo
    Mana ife nji bia uwa dikwa nnekwute
    Ona bu gini ka melu iji ewe Sam iwe
    Ogini ka melu gi iji ebulu m ilu
    Oya gwazia m ife melu ana m ayo kwa gi ayo
    Oya gwanu ife melu onye ntisa sabo sabo onye ntisa
    Ogini ka melu onye ntisa sabo sabo onye ntisa
    Oya gwanum ife melu onye ntisa sabo sabo onye ntisa
    Ogini ka melu iji ewe Sam iwe
    Ogini ka melu iji ebulu ilu
    Oya gwaziam ife melu Ariri eeh

    Oyi welu ya nwayo welu ya nwayo eh
    Anyi nine bu nwanne ego ka anyi na achu
    Oga esebelu anyi okwu okwa asi na uchu bu akpa eh
    onye obuna nyalu nke ya na uwa eh
    Onye obuna nyalu nke ya na uwa ogini neme Ololo ololo iye iye ololo

    Ekwute okwum owebe gi iwe business bia igbachibe uzo m gwanum ife iga erite na uwa
    Ibia na ilu ikpo m nwanne gi ibia n’ azu idosasia m gwanum ife iga erite
    Ona bu gi bu chi kelu m ooho gwanu m ife iga erite ogini na eme
    Gwanum ife melu obudi gini ka melu onye ntisa Sabo sabo onye ntisa
    Ogini ka melu gi obudi gini ka melu gi oya gwaziam ife melu onye ntisa sabo sabo onye ntisa
    Ogini ka melu gi onye ntisa chai ariri eeh

    Ana m acho kwanu okwu ifem ga eri kam na acho
    Emebinurom nke nmadu malu amalu na nji offor wee bia
    Onye chukwu goziri agozi imana
    Eziokwu na onye anwu ga abu onye nmeli
    Asim onye nmeli
    imakwa onye nmeli ariri eh Ogini na eme

    Share. Facebook Twitter Email Telegram WhatsApp

    Related Posts

    Mr Eazi – Love Me Now Lyrics

    May 11, 2025

    Falz – Round Of Applause Lyrics

    May 9, 2025

    Skales – D.L.L.Y (Dance Like Lamine Yamal) Lyrics

    May 8, 2025

    Comments are closed.

    • Home
    • Music
    • Videos
    • Contact Us
    NaijaPower.com © 2025 - All Rights Reserved

    Type above and press Enter to search. Press Esc to cancel.