Lyrics

Umu Obiligbo – Ifeanyi Chukwu Lyrics

Umu Obiligbo Ifeanyi Chukwu Lyrics

Aaaa ehhhh
Ehhhh eh
Aaaa ehhhh
Ehhhh ehhhh
Aaaa
Eh ye ye
Ife isike omelu ndi amuma uya rie nne
Omekwulu ndi nsi n’aja rie nne
Omezilu ndi eze nwanyi rie nne
Omekwulu ndi dibia we chie nne
Ahhhh
Ehhh ehhh ye

Onye zukata afia osi na olu pastor amakwuo ya
Onye gbakata boyi osi na dibia amakwuo ya
Agboghobia chosia di osi na eze nwanyi amakwuo ya
Ona mazikwa ama
Unu a na nwe kwa nso ka njuo unu
Ahhhh
Ehhh ehhh ye ozo
Ahhh ahhh ahhh ahhh ahhh
Ayayayaya
Ife isike omelu ndi amuma uya rie nne
Ayayayaya
Ife isike omelu ndi dibia we rie nne
Ayayayaya
Ife isike omelu ndi aruruana ri e nne
Ayayayaya
Ahhh ahhhh

Oyi mu arinze okeke si na ife na esili ya ike
Ka ojebe ka ekpele je malu ife na eme ya ehh ehh
Ife uwa akalia eh ohhh ohh
Oluo pastor kpo ya arinze, arinze okeke
Imakwa na nne gi amosu
Mama gi bu amosu
Arinze we welu iwe si na church na luo be fa
Luo we kpukputa nne ya tibe nne ya
Osi ya pastor si na ibu amosu
Mama we tibe mkpu kpo ya arinze nwa’m
Okwa mu na ekpelu gi ekpele
Fa si gi na mu lili amosu
Okwa mu na azo gi azo
Fa si gi na mu na egbu gi egbu
Ehh yiiiiii

Ebe mama na ebezi akwa
Ndi ikwu n’ibe biaba
Ndi agbata obi biaba
Fa we bido ikpe
Mgbe nke bu eziokwu ji bia
Mgbe ndi okenye ji bia
Ife abulo obele ife yeee ehh ehh
Obu na ife nna fa felu gbogbo n’enye nsogbu
Arusi nna fa felu gbogbo n’enye nsogbu
Unu anugo onu me ehh
Iye eh ehh eh
Arusi nna fa felu gbogbo ma na adighi enyezi ya nni
Obiazie taba fa amosu
Ona emebi kwa ifeee
Obu na pastor bube lu gi amuma jide uche gi
Dibia gbaba lu gi afa jide uche gi
Welu nke chukwu nye chukwu
Welu nke ceasar nye ceasar
Ka ceasar jebelu onwe ya
Eyiiiii
Ndumodu m na enye arinze
Choba iru chukwu
Ma welu nke ceasar nye ceasar
Ka ceasar naba lu onwe ya
Obuna arinze gbulu nne ya obulu ife amuma na eme
Ndi amuma ugha

Ife isike omelu ndi aruru ana ri e nne
Ife onye melu ya ka chi ji akwu ya ugwo oh
Ahhhhhh
Imeta mma gi na mma ya analuge ehh ehh iye
Ahhhhhh
N’Umu Obiligbo nno ohh ohh ehh ehh iye
Ahhhhh
Umu Obiligbo abia go kwe iyenuwa meeee
Ahhhhh
Ahhhhh
Ahhhhh

Izukamma
Izukamma
Izukamma na nneji ehh
Chai
Izukamma na nneji ehh
Okpuozor nwanne mu
Gwa nu u ife na anyi chukwu
Asim ife dika gi akonam ma ncha
Asim ife dika gi akonam ma ncha
Ehh ehh iyeeee

Ahhh ahhh ahhh ahhh ahhh ahh
Ayayaya
Ifeanyi chukwu
Onwero ife na anyi chukwu
Ayayaya
Ifeanyi chukwu
Gwanu m ife na anyi chukwu
Ayayaya
Ehhh iye ehhh
Ehhh ohhh ohh
Ayayaya
Ahhhhhhhh ‎